UFENDIIGBO

UFENDIIGBO

4 Followers

Description

Anyị na egosipụta omenala anyị na asụsụ Igbo site na ịkọ akụkọ ufe. Asụsụ bụ ụgbọ eji eburu omenala bụrụkwa ihe eji mara ndị Igbo. Biko soronụ anyi ka anyị mee ka asụsụ Igbo kwụrụ chịm. Asụsụ anyị nwụọ, ndị Igbo na omenala anyị ga esokwa ya nwụọ. Tụfịa, Chukwu agaghị ekwe ka nka mee.

(We present our culture and language through telling fictional Igbo stories. Please join us to promote our language. If our language disappears, our culture and ndị Igbo will disappear with it but our Chi will not allow this to happen.

Additional Details

Joined Dec 11, 2024

97 total views

8 videos